Osimiri Choba
Ọdịdị

Osimiri Choba bụ osimiri dị na Rivers Steeti, Naijiria . Ọ dị na Choba Neighborhood n'okpuru Obio-Akpor Local Government Area nke Rivers Steeti Naijiria. Osimiri Choba bụ mgbatị nke Osimiri New Calabar ma dị nso na ahịa Choba a ma ama.[1]
Mmetọ
[dezie | dezie ebe o si]Nnyocha e bipụtara na Biodiversity International Journal nke 2017 site n'aka Nwankwoala na Angaya nke Ngalaba Geology na Mahadum Port Harcourt kpughere na e nwere oke metal nke Cadmium, Lead, Chromium, na Manganese na mmiri ahụ.[2]
Osimiri ahụ enwekwara mmetọ n'ihi ozu ndị mmiri riri na ozu ndị nwụrụ anwụ rere ure. [3][4]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Mahadum nke Port Harcourt
- Choba, Port Harcourt
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Fishermen discover missing person's corpse in Choba river". Ships & Ports (in Bekee ndị America). 2014-08-01. Retrieved 2024-08-29.
- ↑ Nwankwoala, Hycienth. "Contamination risk assessment of physico-chemical and heavy metal distribution in water and sediments of the Choba section of the New Calabar River, Nigeria" (PDF). Archived from the original (PDF) on 2024-08-29. Retrieved 2026-06-23.
- ↑ "Fishermen discover missing person's corpse in Choba river". Ships & Ports (in Bekee ndị America). 2014-08-01. Retrieved 2024-08-29.
- ↑ Ojoye, Taiwo (2016-06-19). "Drowned student: Parent, community disagree over 'burial sacrifice'". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-08-29.